Esta 10:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma ọrụ niile siri ike Mọdekaị+ rụrụ nakwa ịdị ike ya na ihe niile e kwuru banyere mbuli eze buliri ya,+ ọ̀ bụ na e deghị ha n’Akwụkwọ ihe ndị mere+ n’oge ndị eze Midia na Peshia?+
2 Ma ọrụ niile siri ike Mọdekaị+ rụrụ nakwa ịdị ike ya na ihe niile e kwuru banyere mbuli eze buliri ya,+ ọ̀ bụ na e deghị ha n’Akwụkwọ ihe ndị mere+ n’oge ndị eze Midia na Peshia?+