3 n’afọ nke atọ nke ọchịchị ya, o meere ndị niile o mere ndị isi oriri,+ tinyere ndị niile na-ejere ya ozi, ndị agha Peshia+ na Midia,+ ndị a ma ama+ na ndị isi nke ógbè dị iche iche bụ́ ndị guzo n’ihu ya,+
15 N’ikpeazụ, ndị ikom a nubatara n’ìgwè n’ihu eze, ha wee sị eze: “Eze, marakwa na iwu ndị Midia na ndị Peshia bụ na a gaghị agbanwe iwu+ ma ọ bụ ụkpụrụ ọ bụla eze mere.”+