36 E mesịa, Abigel bịakwutere Nebal, ọ nọkwa n’ebe ahụ na-enwe oriri n’ụlọ ya dị ka oriri onye eze;+ obi Nebal na-enwekwa aṅụrị n’ime onwe ya, ọ ṅụrọkwara anya;+ ọ gwaghịkwa ya ihe ọ bụla, ma ọ bụ ihe nta ma ọ bụ ihe ukwu, ruo mgbe chi bọrọ.
18 Eze wee meere ndị niile o ji mere ndị isi na ndị niile na-ejere ya ozi oké oriri, bụ́ oriri o meere Esta; ọ tọhapụkwara+ ndị mmadụ n’ógbè niile ọ na-achị, na-enyekwa ndị mmadụ onyinye dị ka akụnụba eze hà.