1 Ndị Eze 20:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ha wee pụwa n’ehihie mgbe Ben-hedad nọ n’ụlọ ndò na-aṅụbiga mmanya ókè,+ ya na ndị eze ahụ, ndị eze iri atọ na abụọ ahụ bụ́ ndị na-enyere ya aka. Ilu 20:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Onye na-akwa emo ka mmanya bụ,+ ihe ọṅụṅụ na-egbu egbu bụ onye mkpọtụ,+ onye ọ bụla nke ọ na-eme ka ọ kpafuo amaghị ihe.+ Hosia 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ịkwa iko na mmanya ochie na mmanya ọhụrụ na-anapụ ezi uche.+ 1 Ndị Kọrịnt 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ma ọ bụ ndị ohi, ma ọ bụ ndị anyaukwu,+ ma ọ bụ ndị aṅụrụma,+ ma ọ bụ ndị na-ekwujọ mmadụ, ma ọ bụ ndị na-apụnara mmadụ ihe, agaghị eketa alaeze Chineke.+ Ndị Efesọs 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Unu adịkwala na-aṅụbiga mmanya ókè,+ nke ndụ ịla n’iyi dị na ya,+ kama na-ejupụtanụ na mmụọ nsọ,+
16 Ha wee pụwa n’ehihie mgbe Ben-hedad nọ n’ụlọ ndò na-aṅụbiga mmanya ókè,+ ya na ndị eze ahụ, ndị eze iri atọ na abụọ ahụ bụ́ ndị na-enyere ya aka.
20 Onye na-akwa emo ka mmanya bụ,+ ihe ọṅụṅụ na-egbu egbu bụ onye mkpọtụ,+ onye ọ bụla nke ọ na-eme ka ọ kpafuo amaghị ihe.+
10 ma ọ bụ ndị ohi, ma ọ bụ ndị anyaukwu,+ ma ọ bụ ndị aṅụrụma,+ ma ọ bụ ndị na-ekwujọ mmadụ, ma ọ bụ ndị na-apụnara mmadụ ihe, agaghị eketa alaeze Chineke.+