Daniel 6:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 N’ikpeazụ, ha nuuru n’ìgwè bịakwute eze. Ha sịrị eze: “Eze, chetakwa na iwu ndị Midia na ndị Peshia kwuru na a gaghị agbanwe iwu ọ bụla eze tiri agbanwe.”+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:15 Amụma Daniel, p. 120
15 N’ikpeazụ, ha nuuru n’ìgwè bịakwute eze. Ha sịrị eze: “Eze, chetakwa na iwu ndị Midia na ndị Peshia kwuru na a gaghị agbanwe iwu ọ bụla eze tiri agbanwe.”+