Esta 8:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Unu nweziri ike dee ihe ọ bụla dị unu mma n’aha eze maka ọdịmma ndị Juu. Jirikwanụ mgbaaka eze ji aka ihe akara kaa ya akara, n’ihi na a gaghị agbanweli ihe ọ bụla e dere n’aha eze, nke e jikwa mgbaaka eze ji aka ihe akara kaa akara.”+ Daniel 6:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ugbu a, eze, bịanye aka n’akwụkwọ ka ọ bụrụ iwu,+ ka a ghara ịgbanwe ya agbanwe, n’ihi na a naghị agbanwe iwu ndị Midia na ndị Peshia agbanwe.”+
8 Unu nweziri ike dee ihe ọ bụla dị unu mma n’aha eze maka ọdịmma ndị Juu. Jirikwanụ mgbaaka eze ji aka ihe akara kaa ya akara, n’ihi na a gaghị agbanweli ihe ọ bụla e dere n’aha eze, nke e jikwa mgbaaka eze ji aka ihe akara kaa akara.”+
8 Ugbu a, eze, bịanye aka n’akwụkwọ ka ọ bụrụ iwu,+ ka a ghara ịgbanwe ya agbanwe, n’ihi na a naghị agbanwe iwu ndị Midia na ndị Peshia agbanwe.”+