-
Daniel 6:7Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
7 Ndị isi niile nke alaeze a, ndị prifekt na ndị setrap, ndị na-ejere eze ozi bụ́ ndị ọkwá ha dị elu nakwa ndị gọvanọ, ekwekọrịtawo ka eze mee ka e nwee ụkpụrụ,+ ka a hụkwa na e debere iwu ị ga-eti, na onye ọ bụla nke rịọrọ chi ọ bụla ma ọ bụ mmadụ ọ bụla ọzọ arịrịọ n’ime ụbọchị iri atọ ma e wezụga gị, eze, a ga-atụba ya n’olulu ọdụm.+
-