Abụ Ọma 59:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na, lee! ha echebiriwo mkpụrụ obi m;+Jehova, ndị dị ike na-awakpo m,+Mgbe ọ na-adịghị isi m nupụrụ, mgbe ọ na-adịghịkwa mmehie m mere.+ Abụ Ọma 94:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Gị na ocheeze nke na-akpata ahụhụ ùnu ga-ejikọ aka+Mgbe o ji iwu na-akpa nkata nsogbu?+
3 N’ihi na, lee! ha echebiriwo mkpụrụ obi m;+Jehova, ndị dị ike na-awakpo m,+Mgbe ọ na-adịghị isi m nupụrụ, mgbe ọ na-adịghịkwa mmehie m mere.+