Daniel 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Onye ọ bụla nke na-adaghị n’ala kpọọ isiala,+ a ga-atụba ya ozugbo+ n’oké ọkụ a kwanyere.”+ Daniel 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Eze wee nye iwu, ha wee kpọta Daniel tụba n’olulu ọdụm.+ Eze wee gwa Daniel, sị: “Chineke gị, onye ị na-efe mgbe niile, ya onwe ya ga-anapụta gị.”+ Daniel 6:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Eze wee nye iwu, e wee kpọta ndị ikom ahụ boro Daniel ebubo,+ tụba ha+ na ụmụ ha na ndị nwunye ha+ n’olulu ọdụm; ha adarughị n’ala olulu ahụ tupu ọdụm ndị ahụ adọrie ha, ha tapịakwara ọkpụkpụ ha niile.+
16 Eze wee nye iwu, ha wee kpọta Daniel tụba n’olulu ọdụm.+ Eze wee gwa Daniel, sị: “Chineke gị, onye ị na-efe mgbe niile, ya onwe ya ga-anapụta gị.”+
24 Eze wee nye iwu, e wee kpọta ndị ikom ahụ boro Daniel ebubo,+ tụba ha+ na ụmụ ha na ndị nwunye ha+ n’olulu ọdụm; ha adarughị n’ala olulu ahụ tupu ọdụm ndị ahụ adọrie ha, ha tapịakwara ọkpụkpụ ha niile.+