Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Daniel 4:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 “N’oge ahụ, o jutụrụ Daniel, onye aha ya bụ Belteshaza,+ anya, ihe dị ya n’uche menyekwara ya ụjọ.+

      “Eze wee sị, ‘Belteshaza, ekwela ka nrọ ahụ na nkọwa ya menye gị ụjọ.’+

      “Belteshaza wee sị, ‘Onyenwe m, ka nrọ ahụ mezuo n’isi ndị kpọrọ gị asị, ka nkọwa ya mezuokwa n’isi ndị iro gị.+

  • Daniel 4:33
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 33 Ozugbo ahụ,+ okwu ahụ mezuru n’isi Nebukadneza, a chụpụrụ ya n’etiti ụmụ mmadụ, o wee malite ịta ahịhịa dị ka ehi, igirigi nke eluigwe dekwara ahụ́ ya ruo mgbe ntutu isi ya toro ogologo dị ka ábụ́bà ugo, mbọ́ ya etookwa dị ka mbọ́ nnụnụ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya