Daniel 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Onye ọ bụla nke na-adaghị n’ala kpọọ isiala,+ a ga-atụba ya ozugbo+ n’oké ọkụ a kwanyere.”+ Daniel 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’otu mgbe ahụ, mkpịsị aka mmadụ pụtara wee na-ede ihe n’ahụ́ ájá nke obí eze+ n’ihu ihe ndọba oriọna, eze nọkwa na-ahụ azụ aka ahụ na-ede ihe.
5 N’otu mgbe ahụ, mkpịsị aka mmadụ pụtara wee na-ede ihe n’ahụ́ ájá nke obí eze+ n’ihu ihe ndọba oriọna, eze nọkwa na-ahụ azụ aka ahụ na-ede ihe.