8 Unu onwe unu, deenụ ihe ọ bụla dị mma n’anya unu maka ọdịmma ndị Juu n’aha eze,+ jirikwanụ mgbaaka eze ji aka ihe akara kaa ya akara; n’ihi na ọ gaghị ekwe omume imebi ihe ọ bụla e dere n’aha eze ma jiri mgbaaka eze ji aka ihe akara kaa ya akara.”+
8 Ugbu a, eze, mee ka ụkpụrụ a ghọọ iwu, bịanyekwa aka n’akwụkwọ,+ ka a ghara ịgbanwe ya agbanwe, dị ka iwu ndị Midia na ndị Peshia si dị,+ bụ́ nke a na-adịghị akagbu akagbu.”+