Ezra 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Hagaị+ onye amụma na Zekaraya+ nwa nwa Ido+ onye amụma buuru ndị Juu nọ na Juda na Jeruselem amụma n’aha+ Chineke Izrel, bụ́ onye nọnyeere ha.+ Zekaraya 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’abalị iri abụọ na anọ, n’ọnwa nke iri na otu, ya bụ, n’ọnwa Shibat, n’afọ nke abụọ nke ọchịchị Darayọs,+ okwu Jehova ruru Zekaraya+ nwa Berekaya nwa Ido,+ bụ́ onye amụma, ntị, sị:
5 Hagaị+ onye amụma na Zekaraya+ nwa nwa Ido+ onye amụma buuru ndị Juu nọ na Juda na Jeruselem amụma n’aha+ Chineke Izrel, bụ́ onye nọnyeere ha.+
7 N’abalị iri abụọ na anọ, n’ọnwa nke iri na otu, ya bụ, n’ọnwa Shibat, n’afọ nke abụọ nke ọchịchị Darayọs,+ okwu Jehova ruru Zekaraya+ nwa Berekaya nwa Ido,+ bụ́ onye amụma, ntị, sị: