Zekaraya 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 N’ọnwa nke asatọ, n’afọ nke abụọ nke ọchịchị Darayọs,+ okwu Jehova ruru Zekaraya+ nwa Berekaya nwa Ido,+ bụ́ onye amụma, ntị, sị:
1 N’ọnwa nke asatọ, n’afọ nke abụọ nke ọchịchị Darayọs,+ okwu Jehova ruru Zekaraya+ nwa Berekaya nwa Ido,+ bụ́ onye amụma, ntị, sị: