Ezra 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Hagaị+ onye amụma na Zekaraya+ nwa nwa Ido+ onye amụma buuru ndị Juu nọ na Juda na Jeruselem amụma n’aha+ Chineke Izrel, bụ́ onye nọnyeere ha.+
5 Hagaị+ onye amụma na Zekaraya+ nwa nwa Ido+ onye amụma buuru ndị Juu nọ na Juda na Jeruselem amụma n’aha+ Chineke Izrel, bụ́ onye nọnyeere ha.+