Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jeremaya 15:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Okwu gị ruru m aka, m wee rie ya;+ okwu gị wee bụrụ ihe na-enye m ọṅụ+ na ihe na-eme ka obi tọọ m ụtọ;+ n’ihi na a kpọkwasịwo m aha gị,+ Jehova Chineke nke ụsụụ ndị agha.+

  • Maịka 5:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 “Ọ ga-ebili ma jiri ike Jehova zụọ atụrụ,+ jirikwa ịdị ukwuu nke aha Jehova bụ́ Chineke ya zụọ ha.+ Ha ga-ebiri n’ebe ahụ,+ n’ihi na ọ ga-abụ onye ukwu ruo na nsọtụ niile nke ụwa.+

  • Hagaị 1:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha+ kwuru, ‘Ndị a asịwo: “Oge erubeghị, oge a ga-ewu ụlọ Jehova.”’”+

  • Hagaị 1:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Hagaị bụ́ onye ozi+ Jehova wee gaa n’ihu ịgwa ha okwu dị ka ọrụ Jehova+ nyere onye ozi ahụ si dị, sị: “‘Anọnyeere m unu,’+ ka Jehova kwuru.”

  • Zekaraya 1:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 “Sị ha, ‘Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “‘Lọghachikwutenụ m,’+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘m ga-alọghachikwute unu,’+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.”’

  • Zekaraya 8:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Okwu Jehova nke ụsụụ ndị agha wee ruo m ntị ọzọ, sị:

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya