Abụ Ọma 93:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 93 Jehova aghọwo eze!+O yi ịdị ukwuu dị ka uwe;+Jehova yi ike dị ka uwe—o kere ike n’úkwù ya.+Elu ala guzosikwara ike nke na a pụghị ime ka ọ maa jijiji.+ Ezikiel 37:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “‘“Ohu m Devid ga-abụ eze ha,+ ha niile ga-enwekwa otu onye ọzụzụ atụrụ.+ Ha ga-ejekwa ije ná mkpebi ikpe m,+ ha ga-edebekwa ụkpụrụ m,+ ha ga-emekwa ya.+
93 Jehova aghọwo eze!+O yi ịdị ukwuu dị ka uwe;+Jehova yi ike dị ka uwe—o kere ike n’úkwù ya.+Elu ala guzosikwara ike nke na a pụghị ime ka ọ maa jijiji.+
24 “‘“Ohu m Devid ga-abụ eze ha,+ ha niile ga-enwekwa otu onye ọzụzụ atụrụ.+ Ha ga-ejekwa ije ná mkpebi ikpe m,+ ha ga-edebekwa ụkpụrụ m,+ ha ga-emekwa ya.+