Ezikiel 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee sị m: “Nwa nke mmadụ, rie ihe ị hụrụ. Rie akwụkwọ a a pịakọtara apịakọta,+ gaakwa gwa ụlọ Izrel okwu.” Mkpughe 10:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 M wee nara mmụọ ozi ahụ obere akwụkwọ mpịakọta ahụ o ji n’aka, taa ya.+ Ọ tọrọ m ụtọ n’ọnụ dị ka mmanụ aṅụ;+ ma mgbe m tachara ya, o mere ka afọ luo m ilu.
3 O wee sị m: “Nwa nke mmadụ, rie ihe ị hụrụ. Rie akwụkwọ a a pịakọtara apịakọta,+ gaakwa gwa ụlọ Izrel okwu.”
10 M wee nara mmụọ ozi ahụ obere akwụkwọ mpịakọta ahụ o ji n’aka, taa ya.+ Ọ tọrọ m ụtọ n’ọnụ dị ka mmanụ aṅụ;+ ma mgbe m tachara ya, o mere ka afọ luo m ilu.