Abụ Ọma 119:103 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 103 Lee ka okwu gị si atọ okpo ọnụ m ụtọ,Ọ dị m ụtọ n’ọnụ karịa mmanụ aṅụ!+ Ezikiel 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee gaa n’ihu ịsị m: “Nwa nke mmadụ, rijuo afọ, rijuo akwụkwọ a a pịakọtara apịakọta m na-enye gị afọ.” M wee riwe ya, o wee na-atọ m ụtọ n’ọnụ dị ka mmanụ aṅụ.+
3 O wee gaa n’ihu ịsị m: “Nwa nke mmadụ, rijuo afọ, rijuo akwụkwọ a a pịakọtara apịakọta m na-enye gị afọ.” M wee riwe ya, o wee na-atọ m ụtọ n’ọnụ dị ka mmanụ aṅụ.+