Abụ Ọma 19:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha bụ ihe a na-achọsi ike karịa ọlaedo, ee, karịa ọlaedo dị ukwuu a nụchara anụcha;+Ha dịkwa ụtọ karịa mmanụ aṅụ+ na mmanụ aṅụ nke si n’ụgbụgbọ ya na-agụpụta.+ Ilu 8:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na amamihe dị mma karịa nkume kọral,+ ọ dịghịkwa ihe ọ bụla ọzọ na-atọ ụtọ nke pụrụ ịha ka ya.+ Ilu 24:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Nwa m, rachaa mmanụ aṅụ, n’ihi na ọ dị mma; ka mmanụ aṅụ dị ụtọ nke si n’ụgbụgbọ ya dịrị n’okpo ọnụ gị.+
10 Ha bụ ihe a na-achọsi ike karịa ọlaedo, ee, karịa ọlaedo dị ukwuu a nụchara anụcha;+Ha dịkwa ụtọ karịa mmanụ aṅụ+ na mmanụ aṅụ nke si n’ụgbụgbọ ya na-agụpụta.+
11 N’ihi na amamihe dị mma karịa nkume kọral,+ ọ dịghịkwa ihe ọ bụla ọzọ na-atọ ụtọ nke pụrụ ịha ka ya.+
13 Nwa m, rachaa mmanụ aṅụ, n’ihi na ọ dị mma; ka mmanụ aṅụ dị ụtọ nke si n’ụgbụgbọ ya dịrị n’okpo ọnụ gị.+