-
Abụ Solomọn 5:1Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
5 “Abatawo m n’ubi m a gbara ogige,+ nwanne m nwaanyị,+ nwaanyị m na-alụ ọhụrụ.+ Ewerewo m ihe m na-esi ísì ụtọ bụ́ mea,+ kparakwa ahịhịa m nke na-esi ísì ụtọ. Arachawo m mmanụ aṅụ m, taakwa ụgbụgbọ ya;+ aṅụwo m mmanya m na mmiri ara ehi m.”
“Ndị enyi m, rienụ ihe! Ṅụọnụ ihe ọṅụṅụ, ka otú unu si egosi ịhụnanya gbuokwa unu ka mmanya!”+
-