Abụ Solomọn 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 I mewo ka obi na-akụ m kpim kpim, nwanne m nwaanyị,+ nwaanyị m na-alụ ọhụrụ,+ otu anya i lere m+ na otu ihe ị kwụnyere n’ihe olu gị emewo ka obi na-akụ m kpim kpim. 1 Timoti 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 na-emeso ụmụ nwaanyị mere okenye+ dị ka ndị nne, na-emeso ụmụ agbọghọ dị ka ụmụnne gị ndị nwaanyị+ n’ịdị ọcha niile.
9 I mewo ka obi na-akụ m kpim kpim, nwanne m nwaanyị,+ nwaanyị m na-alụ ọhụrụ,+ otu anya i lere m+ na otu ihe ị kwụnyere n’ihe olu gị emewo ka obi na-akụ m kpim kpim.
2 na-emeso ụmụ nwaanyị mere okenye+ dị ka ndị nne, na-emeso ụmụ agbọghọ dị ka ụmụnne gị ndị nwaanyị+ n’ịdị ọcha niile.