Abụ Ọma 45:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ ga-eyi uwe a kpara akpa mgbe a ga-akpọrọ ya bịakwute eze.+A na-akpọbatara gị ụmụ agbọghọ ibe ya na-amaghị nwoke bụ́ ndị so ya.+ Mkpughe 19:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ka anyị ṅụrịa ọṅụ, nweekwa obi ụtọ nke ukwuu, ka anyị nyekwa ya otuto,+ n’ihi na ọlụlụ nwunye+ nke Nwa Atụrụ ahụ eruwo,+ nwunye ya ejikerewokwa.+
14 Ọ ga-eyi uwe a kpara akpa mgbe a ga-akpọrọ ya bịakwute eze.+A na-akpọbatara gị ụmụ agbọghọ ibe ya na-amaghị nwoke bụ́ ndị so ya.+
7 Ka anyị ṅụrịa ọṅụ, nweekwa obi ụtọ nke ukwuu, ka anyị nyekwa ya otuto,+ n’ihi na ọlụlụ nwunye+ nke Nwa Atụrụ ahụ eruwo,+ nwunye ya ejikerewokwa.+