7 Ụmụ nwaanyị Jeruselem, ejiriwo m nne mgbada+ ma ọ bụ nne ele+ bi n’ọhịa mee ka unu ṅụọ iyi,+ ka unu ghara ịkpọte ịhụnanya dị n’ime m ma ọ bụ kpalie ya ruo mgbe ọ chọrọ.+
9 “Olee ihe onye ị hụrụ n’anya ji kara onye ọ bụla ọzọ a hụrụ n’anya,+ gị nwaanyị kacha ụmụ nwaanyị niile mma?+ Olee ihe onye ị hụrụ n’anya ji kara onye ọ bụla ọzọ a hụrụ n’anya, nke mere i ji mee ka anyị ṅụọ ụdị iyi a?”+