Abụ Ọma 45:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ịma mma gị ga-agụkwa eze agụụ,+N’ihi na ọ bụ onyenwe gị,+Ya mere, gbuoro ya ikpere n’ala.+ Abụ Solomọn 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Ọ bụrụ na ị maghị, gị nwaanyị kacha ụmụ nwaanyị niile mma,+ soro ụkwụ ìgwè atụrụ duru ụmụ ewu gị pụọ ka ha taa nri n’akụkụ ụlọikwuu ndị ọzụzụ atụrụ.” Abụ Solomọn 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Olee ihe onye ị hụrụ n’anya ji kara onye ọ bụla ọzọ a hụrụ n’anya,+ gị nwaanyị kacha ụmụ nwaanyị niile mma?+ Olee ihe onye ị hụrụ n’anya ji kara onye ọ bụla ọzọ a hụrụ n’anya, nke mere i ji mee ka anyị ṅụọ ụdị iyi a?”+ Mkpughe 19:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ee, e nyewo ya ikike iyiri ákwà linin ọma nke na-enwu gbaa, nke dịkwa ọcha, n’ihi na ákwà linin ọma ahụ nọchiri anya ezi omume nke ndị nsọ na-eme.”+
8 “Ọ bụrụ na ị maghị, gị nwaanyị kacha ụmụ nwaanyị niile mma,+ soro ụkwụ ìgwè atụrụ duru ụmụ ewu gị pụọ ka ha taa nri n’akụkụ ụlọikwuu ndị ọzụzụ atụrụ.”
9 “Olee ihe onye ị hụrụ n’anya ji kara onye ọ bụla ọzọ a hụrụ n’anya,+ gị nwaanyị kacha ụmụ nwaanyị niile mma?+ Olee ihe onye ị hụrụ n’anya ji kara onye ọ bụla ọzọ a hụrụ n’anya, nke mere i ji mee ka anyị ṅụọ ụdị iyi a?”+
8 Ee, e nyewo ya ikike iyiri ákwà linin ọma nke na-enwu gbaa, nke dịkwa ọcha, n’ihi na ákwà linin ọma ahụ nọchiri anya ezi omume nke ndị nsọ na-eme.”+