Abụ Solomọn 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Ọ bụrụ na ị maghị, gị nwaanyị kacha ụmụ nwaanyị niile mma,+ soro ụkwụ ìgwè atụrụ duru ụmụ ewu gị pụọ ka ha taa nri n’akụkụ ụlọikwuu ndị ọzụzụ atụrụ.” Abụ Solomọn 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Dị ka okooko lili nke puru n’etiti ahịhịa ogwu, otú ahụ ka enyi m nwaanyị dị n’etiti ụmụ nwaanyị.”+
8 “Ọ bụrụ na ị maghị, gị nwaanyị kacha ụmụ nwaanyị niile mma,+ soro ụkwụ ìgwè atụrụ duru ụmụ ewu gị pụọ ka ha taa nri n’akụkụ ụlọikwuu ndị ọzụzụ atụrụ.”
2 “Dị ka okooko lili nke puru n’etiti ahịhịa ogwu, otú ahụ ka enyi m nwaanyị dị n’etiti ụmụ nwaanyị.”+