-
Abụ Solomọn 6:1Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 “Nwaanyị kacha ụmụ nwaanyị niile mma,
Olee ebe onye ị hụrụ n’anya gara?
Olee ebe onye ị hụrụ n’anya gawara?
Ka anyị soro gị chọwa ya.”
-