Abụ Solomọn 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Olee ebe onye ị hụrụ n’anya gara, gị nwaanyị kacha ụmụ nwaanyị niile mma?+ Olee ebe onye ị hụrụ n’anya gawara, ka anyị soro gị chọwa ya?”
6 “Olee ebe onye ị hụrụ n’anya gara, gị nwaanyị kacha ụmụ nwaanyị niile mma?+ Olee ebe onye ị hụrụ n’anya gawara, ka anyị soro gị chọwa ya?”