Abụ Solomọn 4:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ifufe nke si n’ebe ugwu, teta, ifufe nke si n’ebe ndịda,+ fere bịa. Fee n’ubi m a gbara ogige.+ Ka ísì ụtọ ya kusaa.” “Ka onye m hụrụ n’anya bata n’ubi ya a gbara ogige ma taa ọmarịcha mkpụrụ osisi ya.” Abụ Solomọn 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Onye m hụrụ n’anya gara n’ubi ya a gbara ogige,+ n’ubi a kọrọ akọ, nke a kụrụ ahịhịa na-esi ísì ụtọ,+ ịga zụọ atụrụ+ n’ubi a gbara ogige, na ịga kụrụ okooko lili.
16 Ifufe nke si n’ebe ugwu, teta, ifufe nke si n’ebe ndịda,+ fere bịa. Fee n’ubi m a gbara ogige.+ Ka ísì ụtọ ya kusaa.” “Ka onye m hụrụ n’anya bata n’ubi ya a gbara ogige ma taa ọmarịcha mkpụrụ osisi ya.”
2 “Onye m hụrụ n’anya gara n’ubi ya a gbara ogige,+ n’ubi a kọrọ akọ, nke a kụrụ ahịhịa na-esi ísì ụtọ,+ ịga zụọ atụrụ+ n’ubi a gbara ogige, na ịga kụrụ okooko lili.