Abụ Solomọn 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Onye mkpụrụ obi m hụrụ n’anya,+ gwa m ebe ị na-azụ atụrụ,+ ebe ị na-eme ka ìgwè atụrụ gị makpuru n’etiti ehihie. Olee ihe mere m ga-eji yie nwaanyị ji ákwà iru uju kpuchie onwe ya n’etiti ìgwè atụrụ ndị ọzụzụ atụrụ ibe gị?” Abụ Solomọn 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Onye m hụrụ n’anya bụ nke m, abụkwa m nke ya.+ Ọ na-azụ atụrụ+ n’ebe okooko lili juru.+
7 “Onye mkpụrụ obi m hụrụ n’anya,+ gwa m ebe ị na-azụ atụrụ,+ ebe ị na-eme ka ìgwè atụrụ gị makpuru n’etiti ehihie. Olee ihe mere m ga-eji yie nwaanyị ji ákwà iru uju kpuchie onwe ya n’etiti ìgwè atụrụ ndị ọzụzụ atụrụ ibe gị?”