1 Samuel 14:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ma Jọnatan anụghị mgbe nna ya mere ka ndị ahụ ṅụọ iyi,+ o wee matịa mkpara o ji n’aka rụnye ọnụ ya n’ụgbụgbọ mmanụ aṅụ ahụ, tinye ya n’ọnụ ya, anya wee doo ya.+ Ilu 24:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Nwa m, rachaa mmanụ aṅụ, n’ihi na ọ dị mma; ka mmanụ aṅụ dị ụtọ nke si n’ụgbụgbọ ya dịrị n’okpo ọnụ gị.+
27 Ma Jọnatan anụghị mgbe nna ya mere ka ndị ahụ ṅụọ iyi,+ o wee matịa mkpara o ji n’aka rụnye ọnụ ya n’ụgbụgbọ mmanụ aṅụ ahụ, tinye ya n’ọnụ ya, anya wee doo ya.+
13 Nwa m, rachaa mmanụ aṅụ, n’ihi na ọ dị mma; ka mmanụ aṅụ dị ụtọ nke si n’ụgbụgbọ ya dịrị n’okpo ọnụ gị.+