Diuterọnọmi 26:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee kpọta anyị n’ebe a ma nye anyị ala a, bụ́ ala nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.+ Abụ Solomọn 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nwaanyị m na-alụ ọhụrụ, ihe si n’egbugbere ọnụ gị na-atasị bụ mmanụ aṅụ nke si n’ụgbụgbọ ya.+ Mmanụ aṅụ+ na mmiri ara ehi dị n’okpuru ire gị, ísì ụtọ nke uwe gị dịkwa ka ísì ụtọ+ Lebanọn. Aịzaya 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe ọ ga-amụta ịjụ ihe ọjọọ na ịhọrọ ihe ọma,+ ọ ga-amaliteworị iri mmiri ara ehi rahụrụ arahụ na mmanụ aṅụ.
11 Nwaanyị m na-alụ ọhụrụ, ihe si n’egbugbere ọnụ gị na-atasị bụ mmanụ aṅụ nke si n’ụgbụgbọ ya.+ Mmanụ aṅụ+ na mmiri ara ehi dị n’okpuru ire gị, ísì ụtọ nke uwe gị dịkwa ka ísì ụtọ+ Lebanọn.
15 Mgbe ọ ga-amụta ịjụ ihe ọjọọ na ịhọrọ ihe ọma,+ ọ ga-amaliteworị iri mmiri ara ehi rahụrụ arahụ na mmanụ aṅụ.