5 “Nwanne m nwaanyị, nwaanyị m ga-alụ,
Abatala m n’ubi m.+
Ewetala m mea na ahịhịa na-esi ísì ọma.+
Arachaala m mmanụ aṅụ m, mịchaakwa ụgbụgbọ ya.
Aṅụọla m mmanya m na mmiri ara ehi m.”+
“Ndị enyi anyị, rienụ ihe.
Ṅụọnụ mmanya, ka ịhụnanya gbuokwa unu ka mmanya.”+