17 Ịlaịsha wee malite ikpe ekpere,+ sị: “Jehova, biko, meghee anya+ ya ka ọ hụ ụzọ.” Ozugbo, Jehova meghere anya onye ahụ na-eje ozi, o wee hụ; ma, lee! ógbè ahụ bụ́ ugwu ugwu jupụtara n’ịnyịnya na ụgbọ ịnyịnya agha+ na-acha ọkụ ọkụ gburugburu Ịlaịsha.+