Abụ Ọma 34:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mmụọ ozi Jehova na-ama ụlọikwuu gburugburu ndị na-atụ egwu ya,+Ọ na-anapụtakwa ha.+ Matiu 26:53 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 Ka ì chere na mụ apụghị ịrịọ Nna m ka o zitere m ugbu a ihe karịrị ụsụụ ndị mmụọ ozi iri na abụọ?+
53 Ka ì chere na mụ apụghị ịrịọ Nna m ka o zitere m ugbu a ihe karịrị ụsụụ ndị mmụọ ozi iri na abụọ?+