Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 6:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Ịlaịsha wee malite ikpe ekpere,+ sị: “Jehova, biko, meghee anya+ ya ka ọ hụ ụzọ.” Ozugbo, Jehova meghere anya onye ahụ na-eje ozi, o wee hụ; ma, lee! ógbè ahụ bụ́ ugwu ugwu jupụtara n’ịnyịnya na ụgbọ ịnyịnya agha+ na-acha ọkụ ọkụ gburugburu Ịlaịsha.+

  • Abụ Ọma 91:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 N’ihi na ọ ga-enye ndị mmụọ ozi ya iwu banyere gị,+

      Ka ha chee gị nche n’ụzọ gị niile.+

  • Matiu 18:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Hụnụ na unu eledaghị otu n’ime ndị a dị nta anya; n’ihi na ana m asị unu na ndị mmụọ ozi+ ha ndị nọ n’eluigwe na-ahụ ihu Nna m nke bi n’eluigwe mgbe niile.+

  • Ọrụ Ndịozi 5:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 Ma n’abalị, mmụọ ozi Jehova+ meghere ibo ụzọ nke ụlọ mkpọrọ ahụ,+ kpọpụta ha ma sị:

  • Ọrụ Ndịozi 12:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Mgbe Pita ghọtara onwe ya, ọ sịrị: “Ugbu a ka m maara n’ezie na Jehova zitere mmụọ ozi+ ya wee napụta+ m n’aka Herọd nakwa n’ihe niile ndị Juu nọ na-atụ anya ya.”

  • Ndị Hibru 1:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 Ọ̀ bụ na ha niile abụghị ndị mmụọ+ na-ejere ọha mmadụ ozi,+ ndị e zipụrụ ijere ndị ga-eketa+ nzọpụta ozi?

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya