Ọrụ Ndịozi 12:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ha sịrị ya: “Ara na-agba gị.” Ma ọ nọgidere na-ekwusi ike na ọ bụ otú ahụ ka ọ dị. Ha malitere ịsị: “Ọ bụ mmụọ ozi ya.”+ Ndị Hibru 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ̀ bụ na ha niile abụghị ndị mmụọ+ na-ejere ọha mmadụ ozi,+ ndị e zipụrụ ijere ndị ga-eketa+ nzọpụta ozi?
15 Ha sịrị ya: “Ara na-agba gị.” Ma ọ nọgidere na-ekwusi ike na ọ bụ otú ahụ ka ọ dị. Ha malitere ịsị: “Ọ bụ mmụọ ozi ya.”+
14 Ọ̀ bụ na ha niile abụghị ndị mmụọ+ na-ejere ọha mmadụ ozi,+ ndị e zipụrụ ijere ndị ga-eketa+ nzọpụta ozi?