Jenesis 48:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mmụọ ozi nke nọworo na-anapụta m n’ọdachi+ niile, gọzie ụmụ okoro a.+ Ka ha zawa aha m na aha nna m hà bụ́ Ebreham na Aịzik,+Ka ha mụbaa nke ukwuu n’ime ụwa.”+ Matiu 18:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Hụnụ na unu eledaghị otu n’ime ndị a dị nta anya; n’ihi na ana m asị unu na ndị mmụọ ozi+ ha ndị nọ n’eluigwe na-ahụ ihu Nna m nke bi n’eluigwe mgbe niile.+
16 Mmụọ ozi nke nọworo na-anapụta m n’ọdachi+ niile, gọzie ụmụ okoro a.+ Ka ha zawa aha m na aha nna m hà bụ́ Ebreham na Aịzik,+Ka ha mụbaa nke ukwuu n’ime ụwa.”+
10 Hụnụ na unu eledaghị otu n’ime ndị a dị nta anya; n’ihi na ana m asị unu na ndị mmụọ ozi+ ha ndị nọ n’eluigwe na-ahụ ihu Nna m nke bi n’eluigwe mgbe niile.+