Ọpụpụ 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụmụ Izrel wee mụọ ọmụmụ wee malite ịdị nnọọ ọtụtụ; ha nọkwa na-amụba ma na-adịwanye nnọọ ike nke ukwuu, nke mere na ha jupụtara n’ala ahụ.+ Ọnụ Ọgụgụ 26:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ndị a bụ ezinụlọ ndị si n’ebo Manase. N’ime ha, ndị e debara aha ha n’akwụkwọ dị puku iri ise na abụọ na narị asaa.+ Ọnụ Ọgụgụ 26:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ndị a bụ ezinụlọ ndị si n’ebo Ifrem.+ N’ime ha, ndị e debara aha ha n’akwụkwọ dị puku mmadụ iri atọ na abụọ na narị ise. Ọ bụ ndị a bụ ụmụ ndị ikom Josef, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+
7 Ụmụ Izrel wee mụọ ọmụmụ wee malite ịdị nnọọ ọtụtụ; ha nọkwa na-amụba ma na-adịwanye nnọọ ike nke ukwuu, nke mere na ha jupụtara n’ala ahụ.+
34 Ndị a bụ ezinụlọ ndị si n’ebo Manase. N’ime ha, ndị e debara aha ha n’akwụkwọ dị puku iri ise na abụọ na narị asaa.+
37 Ndị a bụ ezinụlọ ndị si n’ebo Ifrem.+ N’ime ha, ndị e debara aha ha n’akwụkwọ dị puku mmadụ iri atọ na abụọ na narị ise. Ọ bụ ndị a bụ ụmụ ndị ikom Josef, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+