Jenesis 28:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Lee, m nọnyeere gị, m ga-echebekwa gị n’ụzọ niile ị na-aga, m ga-akpọghachikwa gị n’ala a,+ n’ihi na agaghị m ahapụ gị ruo mgbe m meworo ihe m gwara gị.”+ Jenesis 31:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mmụọ ozi nke ezi Chineke wee gwa m ná nrọ ahụ, sị, ‘Jekọb!’ m wee sị, ‘Lee m.’+ Ọpụpụ 15:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Gị onwe gị ejiriwo obiọma* gị duo ndị ị gbapụtara;+Gị onwe gị ga-eji ike gị duru ha gaa n’ebe obibi gị dị nsọ.+ Job 19:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Amaara m nke ọma na onye mgbapụta+ m dị ndụ,Amakwa m na mgbe m nwụsịrị, ọ ga-ebili+ guzoro n’elu ala. Abụ Ọma 34:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mmụọ ozi Jehova na-ama ụlọikwuu gburugburu ndị na-atụ egwu ya,+Ọ na-anapụtakwa ha.+
15 Lee, m nọnyeere gị, m ga-echebekwa gị n’ụzọ niile ị na-aga, m ga-akpọghachikwa gị n’ala a,+ n’ihi na agaghị m ahapụ gị ruo mgbe m meworo ihe m gwara gị.”+
13 Gị onwe gị ejiriwo obiọma* gị duo ndị ị gbapụtara;+Gị onwe gị ga-eji ike gị duru ha gaa n’ebe obibi gị dị nsọ.+
25 Amaara m nke ọma na onye mgbapụta+ m dị ndụ,Amakwa m na mgbe m nwụsịrị, ọ ga-ebili+ guzoro n’elu ala.