Job 14:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ bụrụ na mmadụ anwụọ, ọ̀ pụrụ ịdị ndụ ọzọ?+M ga-echere ruo ogologo oge niile a manyere m ichere,*+Ruo mgbe a ga-eme ka m nwere onwe m.+ Abụ Ọma 19:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ka ihe ọnụ m na-ekwu na ihe m na-atụgharị n’uche+Bụrụ ihe na-atọ gị ụtọ, Jehova, Oké Nkume m+ na Onye Mgbapụta m.+ Abụ Ọma 69:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Bịaruo mkpụrụ obi m nso, napụta ya;+Napụta m n’ihi ndị iro m.+ Abụ Ọma 103:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Onye napụtara ndụ gị n’olulu,+Onye kpuwere gị obiọma* na ebere dị ka okpueze,+ Ilu 23:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na Onye Mgbapụta ha dị ike; ya onwe ya ga-ekpechite ọnụ ha n’okwu gị na ha.+ Matiu 20:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Dị nnọọ ka Nwa nke mmadụ bịara, ọ bụghị ka e jeere ya ozi, kama ka o jee ozi,+ ka o nyekwa mkpụrụ obi ya ka ọ bụrụ ihe mgbapụta n’ọnọdụ ọtụtụ mmadụ.”+
14 Ọ bụrụ na mmadụ anwụọ, ọ̀ pụrụ ịdị ndụ ọzọ?+M ga-echere ruo ogologo oge niile a manyere m ichere,*+Ruo mgbe a ga-eme ka m nwere onwe m.+
14 Ka ihe ọnụ m na-ekwu na ihe m na-atụgharị n’uche+Bụrụ ihe na-atọ gị ụtọ, Jehova, Oké Nkume m+ na Onye Mgbapụta m.+
4 Onye napụtara ndụ gị n’olulu,+Onye kpuwere gị obiọma* na ebere dị ka okpueze,+ Ilu 23:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na Onye Mgbapụta ha dị ike; ya onwe ya ga-ekpechite ọnụ ha n’okwu gị na ha.+ Matiu 20:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Dị nnọọ ka Nwa nke mmadụ bịara, ọ bụghị ka e jeere ya ozi, kama ka o jee ozi,+ ka o nyekwa mkpụrụ obi ya ka ọ bụrụ ihe mgbapụta n’ọnọdụ ọtụtụ mmadụ.”+
28 Dị nnọọ ka Nwa nke mmadụ bịara, ọ bụghị ka e jeere ya ozi, kama ka o jee ozi,+ ka o nyekwa mkpụrụ obi ya ka ọ bụrụ ihe mgbapụta n’ọnọdụ ọtụtụ mmadụ.”+