Abụ Ọma 34:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Jehova na-agbapụta mkpụrụ obi ndị ohu ya;+Ọ dịghịkwa onye ọ bụla n’ime ndị gbabara n’ime ya a ga-ama ikpe.+ Abụ Ọma 56:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na ị napụtawo mkpụrụ obi m n’ọnwụ+—Ọ̀ bụ na i meghị ka ụkwụ m ghara ịsụ ngọngọ?+—Ka m wee na-ejegharị n’ihu Chineke n’ìhè nke ndị dị ndụ.+ Abụ Ọma 69:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Bịaruo mkpụrụ obi m nso, napụta ya;+Napụta m n’ihi ndị iro m.+
22 Jehova na-agbapụta mkpụrụ obi ndị ohu ya;+Ọ dịghịkwa onye ọ bụla n’ime ndị gbabara n’ime ya a ga-ama ikpe.+
13 N’ihi na ị napụtawo mkpụrụ obi m n’ọnwụ+—Ọ̀ bụ na i meghị ka ụkwụ m ghara ịsụ ngọngọ?+—Ka m wee na-ejegharị n’ihu Chineke n’ìhè nke ndị dị ndụ.+