1 Ndị Eze 1:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Eze wee ṅụọ iyi,+ sị: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ bụ́ onye napụtara+ mkpụrụ obi+ m n’ahụhụ niile,+ Abụ Ọma 71:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Egbugbere ọnụ m ga-eti mkpu ọṅụ mgbe m chọrọ ịbụku gị abụ olu ụtọ,+Ee, mkpụrụ obi m nke ị napụtaworo ga-etikwa mkpu ọṅụ.+ Abụ Ọma 103:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Onye napụtara ndụ gị n’olulu,+Onye kpuwere gị obiọma* na ebere dị ka okpueze,+ Abụ Ákwá 3:58 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 58 Jehova, i kpechiteworo mkpụrụ obi m ọnụ ya.+ Ị gbapụtawo ndụ m.+
29 Eze wee ṅụọ iyi,+ sị: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ bụ́ onye napụtara+ mkpụrụ obi+ m n’ahụhụ niile,+
23 Egbugbere ọnụ m ga-eti mkpu ọṅụ mgbe m chọrọ ịbụku gị abụ olu ụtọ,+Ee, mkpụrụ obi m nke ị napụtaworo ga-etikwa mkpu ọṅụ.+
4 Onye napụtara ndụ gị n’olulu,+Onye kpuwere gị obiọma* na ebere dị ka okpueze,+ Abụ Ákwá 3:58 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 58 Jehova, i kpechiteworo mkpụrụ obi m ọnụ ya.+ Ị gbapụtawo ndụ m.+