Jenesis 48:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mmụọ ozi nke nọworo na-anapụta m n’ọdachi+ niile, gọzie ụmụ okoro a.+ Ka ha zawa aha m na aha nna m hà bụ́ Ebreham na Aịzik,+Ka ha mụbaa nke ukwuu n’ime ụwa.”+ 2 Samuel 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Otú ọ dị, Devid zara Rikab na Beana nwanne ya, bụ́ ụmụ Rimọn onye Bierọt, wee sị ha: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ bụ́ onye napụtara+ mkpụrụ obi m+ n’ahụhụ+ niile, Abụ Ọma 103:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Onye napụtara ndụ gị n’olulu,+Onye kpuwere gị obiọma* na ebere dị ka okpueze,+
16 Mmụọ ozi nke nọworo na-anapụta m n’ọdachi+ niile, gọzie ụmụ okoro a.+ Ka ha zawa aha m na aha nna m hà bụ́ Ebreham na Aịzik,+Ka ha mụbaa nke ukwuu n’ime ụwa.”+
9 Otú ọ dị, Devid zara Rikab na Beana nwanne ya, bụ́ ụmụ Rimọn onye Bierọt, wee sị ha: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ bụ́ onye napụtara+ mkpụrụ obi m+ n’ahụhụ+ niile,