Jenesis 32:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 O wee sị: “Aha gị agakwaghị abụ Jekọb kama ọ ga-abụ Izrel,+ n’ihi na gị na Chineke na mmadụ agbawo mgba,+ i wee merie n’ikpeazụ.” Aịzaya 44:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Otu onye ga-asị: “Abụ m nke Jehova.”+ Onye nke ọzọ ga-akụrụ aha Jekọb,+ onye ọzọ ga-edekwasị n’aka ya: “Abụ m nke Jehova.” Mmadụ ga na-etu onwe ya aha Izrel.’+
28 O wee sị: “Aha gị agakwaghị abụ Jekọb kama ọ ga-abụ Izrel,+ n’ihi na gị na Chineke na mmadụ agbawo mgba,+ i wee merie n’ikpeazụ.”
5 Otu onye ga-asị: “Abụ m nke Jehova.”+ Onye nke ọzọ ga-akụrụ aha Jekọb,+ onye ọzọ ga-edekwasị n’aka ya: “Abụ m nke Jehova.” Mmadụ ga na-etu onwe ya aha Izrel.’+