Jenesis 35:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Chineke wee sị ya: “Aha gị bụ Jekọb.+ A gakwaghị akpọ gị Jekọb, kama aha gị ga-abụzi Izrel.” O wee malite ịkpọ ya Izrel.+ 2 Ndị Eze 17:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ruo taa, ha na-eme ihe dị ka okpukpe mbụ ha si dị.+ Ọ dịghị onye n’ime ha na-atụ egwu Jehova,+ ọ dịghịkwa onye na-agbaso ụkpụrụ ya na mkpebi ikpe+ ya na iwu+ ya na ntụziaka+ Jehova nyere ụmụ Jekọb,+ bụ́ onye o mere ka aha ya bụrụ Izrel;+ Abụ Ọma 22:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Unu ndị na-atụ egwu Jehova, toonụ ya!+Unu niile bụ́ mkpụrụ Jekọb, nyenụ ya otuto!+Ka egwu ya jidekwa unu, unu niile bụ́ mkpụrụ Izrel.+ Abụ Ọma 78:71 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 71 N’ebe ọ na-edugharị nne anụmanụ ndị na-enye ụmụ ara+Ka o si kpọrọ ya ka ọ bụrụ onye na-azụ Jekọb bụ́ ndị ya,+Na Izrel bụ́ ihe nketa ya, dị ka atụrụ.+
10 Chineke wee sị ya: “Aha gị bụ Jekọb.+ A gakwaghị akpọ gị Jekọb, kama aha gị ga-abụzi Izrel.” O wee malite ịkpọ ya Izrel.+
34 Ruo taa, ha na-eme ihe dị ka okpukpe mbụ ha si dị.+ Ọ dịghị onye n’ime ha na-atụ egwu Jehova,+ ọ dịghịkwa onye na-agbaso ụkpụrụ ya na mkpebi ikpe+ ya na iwu+ ya na ntụziaka+ Jehova nyere ụmụ Jekọb,+ bụ́ onye o mere ka aha ya bụrụ Izrel;+
23 Unu ndị na-atụ egwu Jehova, toonụ ya!+Unu niile bụ́ mkpụrụ Jekọb, nyenụ ya otuto!+Ka egwu ya jidekwa unu, unu niile bụ́ mkpụrụ Izrel.+
71 N’ebe ọ na-edugharị nne anụmanụ ndị na-enye ụmụ ara+Ka o si kpọrọ ya ka ọ bụrụ onye na-azụ Jekọb bụ́ ndị ya,+Na Izrel bụ́ ihe nketa ya, dị ka atụrụ.+