Jenesis 25:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 E mesịa, nwanne ya jidere Isọ aka n’ikiri ụkwụ wee pụta;+ o wee gụọ ya Jekọb.+ Aịzik gbara afọ iri isii mgbe Ribeka mụrụ ha. Jenesis 27:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 O wee sị: “Ọ́ bụghị ya mere e ji gụọ ya Jekọb, n’ihi na ọ narawo m ihe ugboro abụọ a?+ Ọ naraworị ọnọdụ m dị ka ọkpara,+ lee, ugbu a ọ narawo ngọzi m!”+ Ọ sịkwara: “Ọ̀ bụ na o nweghị ngọzi i debeere m?”
26 E mesịa, nwanne ya jidere Isọ aka n’ikiri ụkwụ wee pụta;+ o wee gụọ ya Jekọb.+ Aịzik gbara afọ iri isii mgbe Ribeka mụrụ ha.
36 O wee sị: “Ọ́ bụghị ya mere e ji gụọ ya Jekọb, n’ihi na ọ narawo m ihe ugboro abụọ a?+ Ọ naraworị ọnọdụ m dị ka ọkpara,+ lee, ugbu a ọ narawo ngọzi m!”+ Ọ sịkwara: “Ọ̀ bụ na o nweghị ngọzi i debeere m?”