Jenesis 27:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 O wee sị: “Ọ́ bụghị ya mere e ji gụọ ya Jekọb, n’ihi na ọ narawo m ihe ugboro abụọ a?+ Ọ naraworị ọnọdụ m dị ka ọkpara,+ lee, ugbu a ọ narawo ngọzi m!”+ Ọ sịkwara: “Ọ̀ bụ na o nweghị ngọzi i debeere m?” Ọrụ Ndịozi 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ya mere, Josef ziri ozi wee kpọpụta Jekọb bụ́ nna ya na ndị ikwu ya niile n’ebe ahụ,+ bụ́ ndị dị mkpụrụ obi iri asaa na ise n’ọnụ ọgụgụ.+
36 O wee sị: “Ọ́ bụghị ya mere e ji gụọ ya Jekọb, n’ihi na ọ narawo m ihe ugboro abụọ a?+ Ọ naraworị ọnọdụ m dị ka ọkpara,+ lee, ugbu a ọ narawo ngọzi m!”+ Ọ sịkwara: “Ọ̀ bụ na o nweghị ngọzi i debeere m?”
14 Ya mere, Josef ziri ozi wee kpọpụta Jekọb bụ́ nna ya na ndị ikwu ya niile n’ebe ahụ,+ bụ́ ndị dị mkpụrụ obi iri asaa na ise n’ọnụ ọgụgụ.+