Jenesis 25:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 E mesịa, nwanne ya jidere Isọ aka n’ikiri ụkwụ wee pụta;+ o wee gụọ ya Jekọb.+ Aịzik gbara afọ iri isii mgbe Ribeka mụrụ ha. Jenesis 32:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 O wee sị: “Aha gị agakwaghị abụ Jekọb kama ọ ga-abụ Izrel,+ n’ihi na gị na Chineke na mmadụ agbawo mgba,+ i wee merie n’ikpeazụ.” Hosia 12:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O jidere nwanne ya n’ikiri ụkwụ mgbe ọ nọ n’afọ,+ o jikwa ike ya niile gbaso Chineke mgba.+
26 E mesịa, nwanne ya jidere Isọ aka n’ikiri ụkwụ wee pụta;+ o wee gụọ ya Jekọb.+ Aịzik gbara afọ iri isii mgbe Ribeka mụrụ ha.
28 O wee sị: “Aha gị agakwaghị abụ Jekọb kama ọ ga-abụ Izrel,+ n’ihi na gị na Chineke na mmadụ agbawo mgba,+ i wee merie n’ikpeazụ.”