Jenesis 46:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ụmụ ndị ikom Josef ndị a mụụrụ ya n’Ijipt dị mkpụrụ obi abụọ. Mkpụrụ obi niile nke ụlọ Jekọb bụ́ ndị batara n’Ijipt dị iri asaa.+ Diuterọnọmi 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mkpụrụ obi iri asaa so nna nna gị hà gbadaa Ijipt,+ ma Jehova bụ́ Chineke gị emewo ka ị dị ọtụtụ dị ka kpakpando nke eluigwe.+
27 Ụmụ ndị ikom Josef ndị a mụụrụ ya n’Ijipt dị mkpụrụ obi abụọ. Mkpụrụ obi niile nke ụlọ Jekọb bụ́ ndị batara n’Ijipt dị iri asaa.+
22 Mkpụrụ obi iri asaa so nna nna gị hà gbadaa Ijipt,+ ma Jehova bụ́ Chineke gị emewo ka ị dị ọtụtụ dị ka kpakpando nke eluigwe.+